2 Samuel 17:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ike ga-agwụ+ ọbụna dike nke obi ya dị ka obi ọdụm;+ n’ihi na Izrel dum maara na nna gị bụ dike,+ otú ahụkwa ka ndị dike niile so ya dị.+ Ilu 28:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ndị ajọ omume na-agba ọsọ mgbe ọ na-enweghị onye na-achụ ha,+ ma ndị ezi omume dị ka nwa ọdụm nke nwere obi ike.+
10 Ike ga-agwụ+ ọbụna dike nke obi ya dị ka obi ọdụm;+ n’ihi na Izrel dum maara na nna gị bụ dike,+ otú ahụkwa ka ndị dike niile so ya dị.+
28 Ndị ajọ omume na-agba ọsọ mgbe ọ na-enweghị onye na-achụ ha,+ ma ndị ezi omume dị ka nwa ọdụm nke nwere obi ike.+