Ọpụpụ 30:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “Rụọ ebe ịchụàjà ka ọ bụrụ ebe a ga na-esure ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ;+ osisi akeshịa ka ị ga-eji rụọ ya. Mkpughe 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mmụọ ozi nke isii+ wee fụọ opi ya.+ M wee nụ otu olu+ nke si na mpi ndị dị n’ebe ịchụàjà ahụ e ji ọlaedo rụọ+ nke dị n’ihu Chineke
30 “Rụọ ebe ịchụàjà ka ọ bụrụ ebe a ga na-esure ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ;+ osisi akeshịa ka ị ga-eji rụọ ya.
13 Mmụọ ozi nke isii+ wee fụọ opi ya.+ M wee nụ otu olu+ nke si na mpi ndị dị n’ebe ịchụàjà ahụ e ji ọlaedo rụọ+ nke dị n’ihu Chineke