2 Ndị Kọrịnt 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na ngwá agha anyị ji ebu agha abụghị nke anụ ahụ́,+ kama ọ bụ ihe Chineke mere ka ọ dị ike,+ nke e ji akụghasị ihe ndị gbanyesiri mgbọrọgwụ ike.
4 N’ihi na ngwá agha anyị ji ebu agha abụghị nke anụ ahụ́,+ kama ọ bụ ihe Chineke mere ka ọ dị ike,+ nke e ji akụghasị ihe ndị gbanyesiri mgbọrọgwụ ike.