13 N’ihi nke a, chịrịnụ ekike agha zuru ezu nke si n’aka Chineke,+ ka unu wee nwee ike iguzo n’ajọ ụbọchị ahụ, ka unu wee guzosie ike+ mgbe unu mezuworo ihe niile.
8 Ma anyị onwe anyị ndị bụ́ ụmụ nke ehihie, ka anyị nwee uche ziri ezi ma yiri ihe mgbochi obi+ bụ́ okwukwe+ na ịhụnanya, kpurukwa olileanya nke nzọpụta+ dị ka okpu agha;+
24 Ma ohu nke Onyenwe anyị ekwesịghị ịlụ ọgụ,+ kama o kwesịrị ịbụ onye na-emeso mmadụ niile n’ụzọ dị nwayọọ,+ onye ruru eru izi ihe,+ onye na-ejide onwe ya mgbe ọnọdụ dị njọ,+