Luk 22:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “Saịmọn, Saịmọn, lee! Setan+ achọsiwo ike ka a yọchaa unu dị ka ọka wit.+ Mkpughe 12:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Dragọn ahụ wee weso nwaanyị ahụ iwe,+ gaakwa ibuso ndị fọdụrụ n’ime mkpụrụ ya agha, bụ́ ndị na-edebe ihe Chineke nyere n’iwu, ndị nwekwara ọrụ ịgba àmà+ banyere Jizọs.
17 Dragọn ahụ wee weso nwaanyị ahụ iwe,+ gaakwa ibuso ndị fọdụrụ n’ime mkpụrụ ya agha, bụ́ ndị na-edebe ihe Chineke nyere n’iwu, ndị nwekwara ọrụ ịgba àmà+ banyere Jizọs.