Mkpughe 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee guzo otu ebe n’elu ájá+ nke oké osimiri. M wee hụ otu anụ ọhịa+ nke si n’oké osimiri na-apụta,+ nke nwere mpi iri+ na isi asaa,+ okpueze iri dịkwa na mpi ya, ma aha nkwulu+ dị iche iche dịkwa n’isi ya.
13 O wee guzo otu ebe n’elu ájá+ nke oké osimiri. M wee hụ otu anụ ọhịa+ nke si n’oké osimiri na-apụta,+ nke nwere mpi iri+ na isi asaa,+ okpueze iri dịkwa na mpi ya, ma aha nkwulu+ dị iche iche dịkwa n’isi ya.