Jeremaya 51:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Na mberede, Babịlọn adawo, o wee kụrie.+ Kwasierenụ ya ákwá ike.+ Werenụ mmanụ bọlsọm a ga-ete ya maka ihe mgbu ya.+ Ikekwe, a ga-agwọta ya.”
8 Na mberede, Babịlọn adawo, o wee kụrie.+ Kwasierenụ ya ákwá ike.+ Werenụ mmanụ bọlsọm a ga-ete ya maka ihe mgbu ya.+ Ikekwe, a ga-agwọta ya.”