Ezikiel 48:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 “A ga-enwe puku kubit iri na asatọ gbaa gburugburu; aha obodo ahụ malite n’ụbọchị ahụ gaa n’ihu ga-abụ Jehova n’Onwe Ya Nọ n’Ebe Ahụ.”+ Mkpughe 21:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M wee nụ ka otu oké olu si n’ocheeze ahụ na-asị: “Lee! Ụlọikwuu+ nke Chineke dịnyeere mmadụ, ya na ha ga-ebikwa,+ ha ga-abụkwa ndị nke ya.+ Chineke n’onwe ya ga-anọnyekwara ha.+
35 “A ga-enwe puku kubit iri na asatọ gbaa gburugburu; aha obodo ahụ malite n’ụbọchị ahụ gaa n’ihu ga-abụ Jehova n’Onwe Ya Nọ n’Ebe Ahụ.”+
3 M wee nụ ka otu oké olu si n’ocheeze ahụ na-asị: “Lee! Ụlọikwuu+ nke Chineke dịnyeere mmadụ, ya na ha ga-ebikwa,+ ha ga-abụkwa ndị nke ya.+ Chineke n’onwe ya ga-anọnyekwara ha.+