Ndị Hibru 12:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ná mgbakọ ezumezu+ nakwa n’ọgbakọ nke ndị e bu ụzọ mụọ,+ bụ́ ndị e dere aha ha+ n’akwụkwọ n’eluigwe, na Chineke bụ́ Onyeikpe nke mmadụ niile,+ na ndụ ime mmụọ+ nke ndị ezi omume ndị e mere ka ha zuo okè,+ Mkpughe 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mgbe ihe ndị a gasịrị, mmụọ nsọ malitere ozugbo iduzi m: ma, lee! otu ocheeze+ dị n’eluigwe,+ e nwekwara onye nọ ọdụ n’ocheeze ahụ.+
23 ná mgbakọ ezumezu+ nakwa n’ọgbakọ nke ndị e bu ụzọ mụọ,+ bụ́ ndị e dere aha ha+ n’akwụkwọ n’eluigwe, na Chineke bụ́ Onyeikpe nke mmadụ niile,+ na ndụ ime mmụọ+ nke ndị ezi omume ndị e mere ka ha zuo okè,+
2 Mgbe ihe ndị a gasịrị, mmụọ nsọ malitere ozugbo iduzi m: ma, lee! otu ocheeze+ dị n’eluigwe,+ e nwekwara onye nọ ọdụ n’ocheeze ahụ.+