Jenesis 12:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 E mechaa, Ebram kwaliri gawa n’ebe chere ihu na Negeb.*+ Ọ nọ na-ama ụlọikwuu n’ebe dị iche iche ka ọ na-aga. Jenesis 20:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ebreham si n’ebe ahụ kwaga+ na Negeb* wee biri n’agbata Kedesh+ na Shọọ.+ O bikwara* na Gira.+ Mgbe o bi n’ebe ahụ,
9 E mechaa, Ebram kwaliri gawa n’ebe chere ihu na Negeb.*+ Ọ nọ na-ama ụlọikwuu n’ebe dị iche iche ka ọ na-aga.
20 Ebreham si n’ebe ahụ kwaga+ na Negeb* wee biri n’agbata Kedesh+ na Shọọ.+ O bikwara* na Gira.+ Mgbe o bi n’ebe ahụ,