Jenesis 13:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 M ga-emekwa ka ụmụ* gị dị ọtụtụ ka ájá dị n’ala. Otú ahụ a na-enweghị ike ịgụta ájá dị n’ala ọnụ ka a na-agaghị enwe ike ịgụta ụmụ* gị ọnụ.+ Ndị Rom 4:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 (Ọ bụ otú e dere ya, sị: “Emeela m ka ị bụrụ nna ọtụtụ mba.”)+ Nkwa a Chineke kwere ga-emezurịrị, Ebreham nwekwara okwukwe na Chineke, onye na-eme ka ndị nwụrụ anwụ dị ndụ, onye na-akpọkwa ihe ndị na-adịghị adị ka à ga-asị na ha dị adị.*
16 M ga-emekwa ka ụmụ* gị dị ọtụtụ ka ájá dị n’ala. Otú ahụ a na-enweghị ike ịgụta ájá dị n’ala ọnụ ka a na-agaghị enwe ike ịgụta ụmụ* gị ọnụ.+
17 (Ọ bụ otú e dere ya, sị: “Emeela m ka ị bụrụ nna ọtụtụ mba.”)+ Nkwa a Chineke kwere ga-emezurịrị, Ebreham nwekwara okwukwe na Chineke, onye na-eme ka ndị nwụrụ anwụ dị ndụ, onye na-akpọkwa ihe ndị na-adịghị adị ka à ga-asị na ha dị adị.*