Maịka 7:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ị ga-egosi Jekọb na e kwesịrị ịtụkwasị gị obi,Gosikwa Ebreham ịhụnanya,*Otú ị ṅụụrụ nna nna anyị hà n’iyi n’oge ochie.+ Luk 1:72, 73 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 72 Ọ ga-emezu nkwa o kwere nna nna anyị hà, meekwara ha ebere. Ọ ga-echetakwa ọgbụgba ndụ ya dị nsọ,+ 73 nke bụ́ iyi ọ ṅụụrụ Ebreham nna nna anyị.+ Ndị Hibru 6:13, 14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihi na mgbe Chineke kwere Ebreham nkwa, o ji onwe ya ṅụọ iyi+ ebe ọ bụ na e nweghị onye ka yanwa. 14 Ọ sịrị: “N’eziokwu, m ga-agọzi gị. N’eziokwu, m ga-eme ka ị dị ọtụtụ.”+
20 Ị ga-egosi Jekọb na e kwesịrị ịtụkwasị gị obi,Gosikwa Ebreham ịhụnanya,*Otú ị ṅụụrụ nna nna anyị hà n’iyi n’oge ochie.+
72 Ọ ga-emezu nkwa o kwere nna nna anyị hà, meekwara ha ebere. Ọ ga-echetakwa ọgbụgba ndụ ya dị nsọ,+ 73 nke bụ́ iyi ọ ṅụụrụ Ebreham nna nna anyị.+
13 N’ihi na mgbe Chineke kwere Ebreham nkwa, o ji onwe ya ṅụọ iyi+ ebe ọ bụ na e nweghị onye ka yanwa. 14 Ọ sịrị: “N’eziokwu, m ga-agọzi gị. N’eziokwu, m ga-eme ka ị dị ọtụtụ.”+