Ọnụ Ọgụgụ 4:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Mgbe ndị Izrel na-akwaga ebe ọzọ, Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ga-abata tọtuo ákwà mgbochi+ dị nso n’igbe ọgbụgba ndụ ma were ya kpuchie igbe ọgbụgba ndụ ahụ.*+ Ndị Hibru 9:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ma, nkebi nke abụọ nke ụlọikwuu a dị n’azụ ákwà mgbochi nke abụọ.+ A na-akpọ ya Ebe Kacha Nsọ.+
5 Mgbe ndị Izrel na-akwaga ebe ọzọ, Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ga-abata tọtuo ákwà mgbochi+ dị nso n’igbe ọgbụgba ndụ ma were ya kpuchie igbe ọgbụgba ndụ ahụ.*+