Abụ Ọma 105:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Chetanụ ihe ndị dị ebube o mere,Ọrụ ebube ndị ọ rụrụ nakwa ikpe ndị o kpere,+ Abụ Ọma 105:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 Ha rịọrọ ya anụ, ya ezitere ha nnụnụ kwel.+ O nyere ha achịcha si n’eluigwe, ha erie rijuo afọ.+
5 Chetanụ ihe ndị dị ebube o mere,Ọrụ ebube ndị ọ rụrụ nakwa ikpe ndị o kpere,+ Abụ Ọma 105:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 Ha rịọrọ ya anụ, ya ezitere ha nnụnụ kwel.+ O nyere ha achịcha si n’eluigwe, ha erie rijuo afọ.+