Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 16:12-15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 “Anụla m ntamu ndị Izrel na-atamu.+ Gwa ha, sị, ‘Ná mgbede,* unu ga-eri anụ. N’ụtụtụ, unu ga-erijukwa achịcha afọ.+ Unu ga-amarakwa na m bụ Jehova bụ́ Chineke unu.’”+

      13 Ná mgbede ahụ, nnụnụ kwel fedatara ju n’ebe ha mara ụlọikwuu.+ N’ụtụtụ ya, igirigi dara kpuchie ebe niile ha mara ụlọikwuu. 14 Mgbe igirigi ahụ kọrọ, e nwere iberibe ihe dị mụrụmụrụ juru n’ala ịkpa ahụ.+ Ha dị mụrụmụrụ ka mkpụrụ mmiri n’ala. 15 Mgbe ndị Izrel hụrụ ya, ha malitere ịsị ibe ha, “Gịnị ka ọ bụ?” maka na ha amaghị ihe ọ bụ. Mosis sịrị ha: “Ọ bụ achịcha Jehova nyere unu ka unu na-eri.+

  • Abụ Ọma 78:24
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 24 Ọ nọ na-eme ka mana na-ezoro ha ka mmiri ka ha rie.

      O nyere ha nri si n’eluigwe.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya