29 Mosis wee gwa Hobab, nwa Ruel+ onye Midian, bụ́ nna nwunye Mosis, sị: “Anyị na-akwaga n’ebe Jehova gwara anyị gbasara ya, sị, ‘M ga-enye ya unu.’+ Soro anyị gaa,+ anyị ga-emeta gị mma, n’ihi na Jehova ekwela ndị Izrel nkwa na ya ga-emere ha ihe ọma.”+