16 Onye nchụàjà Midian+ nwere ụmụ nwaanyị asaa. Ụmụ nwaanyị ahụ bịara isere mmiri ka ha gbajuo ihe anụmanụ ji aṅụ mmiri, ka ha wee nye ìgwè ewu na atụrụ nna ha mmiri.
3Mosis bidoro ịzụrụ Jetro nna nwunye ya,+ bụ́ onye nchụàjà Midian, ìgwè ewu na atụrụ. Mgbe o du ìgwè ewu na atụrụ na-aga n’ebe ọdịda anyanwụ n’ala ịkpa, o rutere Horeb, bụ́ ugwu ezi Chineke.+