Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 23:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 8 “Anala aka azụ* n’ihi na ịna aka azụ na-emegharị ndị ikpe anya.* O nwekwara ike ime ka ndị bụ́ ezigbo mmadụ gbanwee okwu ha.+

  • 1 Timoti 3:2, 3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 2 Onye nlekọta kwesịrị ịbụ onye ndị mmadụ na-agaghị enwe ihe ha ga-eji kwujọọ ya, di otu nwaanyị, onye na-emeru ihe n’ókè, onye na-ele ihe anya otú dị mma,*+ onye na-eme ihe n’usoro, onye na-ele ọbịa,+ onye ruru eru ịkụzi ihe.+ 3 O kwesịghị ịbụ onye aṅụrụma,+ onye tigbuo zọgbuo,* onye okwu na ụka,+ ma ọ bụ onye hụrụ ego n’anya.+ Kama, o kwesịrị ịbụ onye na-ele ihe anya otú kwesịrị ekwesị,+

  • Taịtọs 1:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 Ebe ọ bụ na onye nlekọta bụ onye na-ejere Chineke ozi, o kwesịghị ịbụ onye a na-ebo ebubo, ekwe ekwe,+ onye na-ewe iwe ọsọ ọsọ,+ onye aṅụrụma, onye na-eti mmadụ ihe, onye ji anyaukwu achọ ihe ga-abara naanị ya uru,

  • 1 Pita 5:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 2 Ebe unu bụ ndị nlekọta, na-azụnụ ìgwè atụrụ Chineke+ ndị e nyefere unu n’aka ka unu na-elekọta. Unu azụla ha ka à manyere unu amanye, kama jirinụ obi unu niile na-azụ ha otú ga-amasị Chineke.+ Unu azụkwala ha ka unu rigbuo ha,+ kama ka ịzụ ha na-anụ unu ọkụ n’obi.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya