Ọnụ Ọgụgụ 4:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 “Ị ga-edeba aha ụmụ Meraraị+ ndị nwoke n’akwụkwọ n’ezinụlọ n’ezinụlọ nakwa n’ọnụmara n’ọnụmara. Ọnụ Ọgụgụ 4:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ọrụ ha ga na-arụ n’ihe gbasara ụlọikwuu nzute bụ ibu ihe ndị a:+ frem+ ụlọikwuu, okporo osisi ya,+ ogidi ya,+ ntọala ya ndị nwere oghere,+
31 Ọrụ ha ga na-arụ n’ihe gbasara ụlọikwuu nzute bụ ibu ihe ndị a:+ frem+ ụlọikwuu, okporo osisi ya,+ ogidi ya,+ ntọala ya ndị nwere oghere,+