Ọpụpụ 19:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mosis wee gbagoro n’ugwu ahụ ka ọ gakwuru ezi Chineke. Jehova sikwa n’ugwu ahụ gwa ya,+ sị: “Ị ga-agwa ezinụlọ Jekọb, bụ́ ndị Izrel, sị, Ọpụpụ 25:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ị ga-arụ ụlọikwuu ahụ na ihe niile ga-adị n’ime ya ka ha dị nnọọ ka ihe atụ m na-egosi gị.+ Ọrụ Ndịozi 7:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 “Nna nna anyị hà nwere ụlọikwuu* n’ala ịkpa. Ọ bụ Chineke gwara Mosis ka a rụọ ụlọikwuu ahụ. Ha rụkwara ya otú Chineke kwuru ka e si rụọ ya.+ Ndị Hibru 8:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ozi dị nsọ ha na-eje bụ ihe atụ, ọ nọchikwara anya+ ihe ndị dị n’eluigwe.+ Ihe gosiri nke a bụ ihe Chineke nyere Mosis n’iwu mgbe ọ chọrọ ịrụ ụlọikwuu ahụ. Chineke sịrị ya: “Hụ na ị rụrụ ihe niile ka ha dị ka ihe ndị e gosiri gị n’ugwu.”+
3 Mosis wee gbagoro n’ugwu ahụ ka ọ gakwuru ezi Chineke. Jehova sikwa n’ugwu ahụ gwa ya,+ sị: “Ị ga-agwa ezinụlọ Jekọb, bụ́ ndị Izrel, sị,
44 “Nna nna anyị hà nwere ụlọikwuu* n’ala ịkpa. Ọ bụ Chineke gwara Mosis ka a rụọ ụlọikwuu ahụ. Ha rụkwara ya otú Chineke kwuru ka e si rụọ ya.+
5 Ozi dị nsọ ha na-eje bụ ihe atụ, ọ nọchikwara anya+ ihe ndị dị n’eluigwe.+ Ihe gosiri nke a bụ ihe Chineke nyere Mosis n’iwu mgbe ọ chọrọ ịrụ ụlọikwuu ahụ. Chineke sịrị ya: “Hụ na ị rụrụ ihe niile ka ha dị ka ihe ndị e gosiri gị n’ugwu.”+