Ọpụpụ 25:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ị ga-arụ ụlọikwuu ahụ na ihe niile ga-adị n’ime ya ka ha dị nnọọ ka ihe atụ m na-egosi gị.+ Ọpụpụ 25:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 Hụ na ị rụrụ ha ka ha dị ka ihe ndị e gosiri gị n’ugwu.+ Ọpụpụ 26:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ị ga-ama ụlọikwuu ahụ ka ọ dị otú ahụ e gosiri gị ya n’ugwu.+ Ọnụ Ọgụgụ 8:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Otú a ka e si rụọ ihe ahụ e ji adọsa ọkụ:* Ọ bụ ọlaedo ka e ji rụọ ya. E ji hama kụọ ya malite n’okporo ya ruo n’ifuru ya.+ A rụrụ ihe ahụ e ji adọsa ọkụ otú Jehova gosiri Mosis n’ọhụụ.+
4 Otú a ka e si rụọ ihe ahụ e ji adọsa ọkụ:* Ọ bụ ọlaedo ka e ji rụọ ya. E ji hama kụọ ya malite n’okporo ya ruo n’ifuru ya.+ A rụrụ ihe ahụ e ji adọsa ọkụ otú Jehova gosiri Mosis n’ọhụụ.+