Ọpụpụ 30:37, 38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Unu emerela onwe unu insens nke e ji ihe ndị a mee.+ Unu ga-ewere ya ka ihe dị nsọ n’anya Jehova. 38 Onye ọ bụla mere ihe ọ bụla dị ka ya ka ọ nụrụ ísì ọma ya, a ga-egbu ya.”*
37 Unu emerela onwe unu insens nke e ji ihe ndị a mee.+ Unu ga-ewere ya ka ihe dị nsọ n’anya Jehova. 38 Onye ọ bụla mere ihe ọ bụla dị ka ya ka ọ nụrụ ísì ọma ya, a ga-egbu ya.”*