Levitikọs 2:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “‘Ọ bụrụ na mmadụ* chọrọ ịchụrụ Jehova àjà ọka,+ àjà ya kwesịrị ịbụ ntụ ọka e gwere nke ọma. Ọ ga-awụ mmanụ n’elu ya ma tụkwasị frankinsens n’elu ya.+ Levitikọs 6:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “‘Ihe a bụ iwu ga na-achị àjà ọka:+ Ọ bụ ụmụ Erọn ndị nwoke ga na-eweta ya n’ihu Jehova, n’ihu ebe ịchụàjà.
2 “‘Ọ bụrụ na mmadụ* chọrọ ịchụrụ Jehova àjà ọka,+ àjà ya kwesịrị ịbụ ntụ ọka e gwere nke ọma. Ọ ga-awụ mmanụ n’elu ya ma tụkwasị frankinsens n’elu ya.+
14 “‘Ihe a bụ iwu ga na-achị àjà ọka:+ Ọ bụ ụmụ Erọn ndị nwoke ga na-eweta ya n’ihu Jehova, n’ihu ebe ịchụàjà.