Ọnụ Ọgụgụ 18:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ihe ndị a ga-abụ nke gị n’ime àjà ndị kacha nsọ a na-esu ọkụ: àjà ọ bụla ha na-achụ, ma àjà ọka ha+ ma àjà mmehie ha+ ma àjà ikpe ọmụma ha,+ bụ́ ndị ha na-ewetara m. Ọ ga-abụrụ gị na ụmụ gị ndị nwoke ihe kacha nsọ.
9 Ihe ndị a ga-abụ nke gị n’ime àjà ndị kacha nsọ a na-esu ọkụ: àjà ọ bụla ha na-achụ, ma àjà ọka ha+ ma àjà mmehie ha+ ma àjà ikpe ọmụma ha,+ bụ́ ndị ha na-ewetara m. Ọ ga-abụrụ gị na ụmụ gị ndị nwoke ihe kacha nsọ.