10 “‘Onye ọ bụla na-esighị n’ezinụlọ ndị nchụàjà* agaghị eri ihe ọ bụla dị nsọ.+ E nweghị onye mbịarambịa binyeere onye nchụàjà ma ọ bụ onye ọrụ o goro ego ga-eri ihe ọ bụla dị nsọ.
19 Enyela m gị na ụmụ gị ndị nwoke na ụmụ gị ndị nwaanyị onyinye niile dị nsọ ndị Izrel ga na-enye Jehova+ ka ọ bụrụ òkè unu mgbe niile.+ Ọ ga-abụrụ gị na ụmụ gị ọgbụgba ndụ ga-adịte aka* n’ihu Jehova.”