-
Ọnụ Ọgụgụ 18:2, 3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 Kpọtakwa ụmụnne gị ndị si n’ebo Livaị, bụ́ ebo nna gị, nso, ka ha soro gị na-ejere gị na ụmụ gị ndị nwoke ozi+ n’ihu ụlọikwuu igbe ọgbụgba ndụ dị na ya.*+ 3 Ha ga na-arụ ọrụ i nyere ha na ọrụ niile gbasara ụlọikwuu ahụ.+ Ma, ha agaghị abịa arịa ndị dị n’ebe nsọ ahụ nakwa ebe ịchụàjà ahụ nso, ka hanwa ma ọ bụ ununwa ghara ịnwụ.+
-
-
1 Ihe E Mere 23:32Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
32 Ha na-arụkwa ọrụ n’ụlọikwuu nzute nakwa n’ebe nsọ. Ha na-enyekwara ụmụ Erọn, bụ́ ụmụnne ha, aka n’ozi a na-eje n’ụlọ Jehova.
-