Diuterọnọmi 10:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “Ndị Izrel sizi Bierọt Bene-jeekan pụọ gawa Mosira. N’ebe ahụ ka Erọn nwụrụ, e liekwa ya n’ebe ahụ.+ Elieza nwa ya nwoke wee nọchie ya, malite ịrụ ọrụ nchụàjà.+
6 “Ndị Izrel sizi Bierọt Bene-jeekan pụọ gawa Mosira. N’ebe ahụ ka Erọn nwụrụ, e liekwa ya n’ebe ahụ.+ Elieza nwa ya nwoke wee nọchie ya, malite ịrụ ọrụ nchụàjà.+