-
Ọnụ Ọgụgụ 4:31, 32Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
31 Ọrụ ha ga na-arụ n’ihe gbasara ụlọikwuu nzute bụ ibu ihe ndị a:+ frem+ ụlọikwuu, okporo osisi ya,+ ogidi ya,+ ntọala ya ndị nwere oghere,+ 32 ogidi+ niile gbara ogige ya gburugburu, ntọala ha ndị nwere oghere,+ mkpọ́ ndị e ji ejide ákwà ogige ụlọikwuu,+ na ụdọ ndị e ji ejide ákwà ogige ya, na ngwongwo ha niile, na ọrụ niile gbasara ihe ndị a. Unu ga-ekenye onye ọ bụla n’ime ha ihe ọ ga na-ebu.
-