-
Ọpụpụ 27:10, 11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Ọ ga-enwe ogidi iri abụọ na ntọala iri abụọ nwere oghere ndị e ji ọla kọpa rụọ. Ị ga-eji ọlaọcha rụọ ihe ndị e ji ekonye ihe n’ogidi ndị ahụ nakwa ihe ndị e ji ejikọ ihe* na ha. 11 Ákwà mgbochi ndị ga-adị n’akụkụ ebe ugwu ya ga-adịkwa otu narị (100) kubit n’ogologo. Ọ ga-enwekwa ogidi iri abụọ na ntọala iri abụọ nwere oghere e ji ọla kọpa rụọ na ihe ndị e ji ekonye ihe n’ogidi ndị ahụ nakwa ihe ndị e ji ejikọ ihe* na ha, bụ́ ndị e jicha ọlaọcha rụọ.
-