Ọnụ Ọgụgụ 2:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 “Ndị ga-ama ụlọikwuu n’ebe ugwu n’ìgwè ha n’ìgwè ha bụ ìgwè ebo atọ nke Dan. Onyeisi ụmụ Dan bụ Ahayiza+ nwa Amishadaị. Ọnụ Ọgụgụ 10:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ìgwè ebo atọ ụmụ Dan wee kwalie n’ìgwè ha n’ìgwè ha. Ha ga-anọ n’azụ na-eche ndị Izrel niile nche. Ọ bụ Ahayiza+ nwa Amishadaị bụ onyeisi ha.
25 “Ndị ga-ama ụlọikwuu n’ebe ugwu n’ìgwè ha n’ìgwè ha bụ ìgwè ebo atọ nke Dan. Onyeisi ụmụ Dan bụ Ahayiza+ nwa Amishadaị.
25 Ìgwè ebo atọ ụmụ Dan wee kwalie n’ìgwè ha n’ìgwè ha. Ha ga-anọ n’azụ na-eche ndị Izrel niile nche. Ọ bụ Ahayiza+ nwa Amishadaị bụ onyeisi ha.