Ọnụ Ọgụgụ 10:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mgbe a tọturu ụlọikwuu ahụ,+ ụmụ Geshọn+ na ụmụ Meraraị,+ bụ́ ndị na-ebu ụlọikwuu ahụ, kwaliri. Ọnụ Ọgụgụ 10:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ụmụ Kohat, bụ́ ndị na-ebu ihe ndị dị n’ebe nsọ,+ kwaliziri. E kwesịrị ịma ụlọikwuu ahụ tupu ha erute.
21 Ụmụ Kohat, bụ́ ndị na-ebu ihe ndị dị n’ebe nsọ,+ kwaliziri. E kwesịrị ịma ụlọikwuu ahụ tupu ha erute.