Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 3:30, 31
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 30 Onyeisi ọnụmara ezinụlọ ụmụ Kohat niile bụ Elizefan nwa Ọziel.+ 31 Ọrụ ha bụ ilekọta Igbe ahụ,+ tebụl,+ ihe e ji adọsa ọkụ,*+ ebe ịchụàjà+ ndị ahụ, arịa+ ndị e ji eje ozi n’ebe nsọ, ákwà ngebichi,*+ nakwa ọrụ niile gbasara ihe ndị a.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 4:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 “Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ga-eji ihe sachichaa ebe nsọ ahụ+ na arịa niile e ji eje ozi n’ebe nsọ mgbe ndị Izrel na-akwaga ebe ọzọ. Ụmụ Kohat ndị nwoke ga-abatazi ka ha buru ha.+ Ma ha agaghị emetụ ebe nsọ ahụ aka ka ha ghara ịnwụ.+ Ihe ndị a bụ ọrụ ụmụ Kohat ndị nwoke ga na-arụ n’ụlọikwuu nzute.

  • Ọnụ Ọgụgụ 7:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 Ma e nweghị nke o nyere ụmụ Kohat n’ihi na ọrụ ha gbasara ebe nsọ.+ Ọ bụkwa n’ubu ha ka ha na-ebu ihe ndị dị nsọ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya