Ọnụ Ọgụgụ 3:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ọrụ+ ha bụ ịhụ maka Igbe+ ahụ na tebụl+ ahụ na ihe ndọba oriọna+ ahụ na ebe ịchụàjà+ ndị ahụ na arịa+ ndị dị n’ebe nsọ ahụ, bụ́ ndị ha ga-eji na-eje ozi, tinyere ákwà ngebichi ahụ,+ nakwa ozi niile metụtara ya.
31 Ọrụ+ ha bụ ịhụ maka Igbe+ ahụ na tebụl+ ahụ na ihe ndọba oriọna+ ahụ na ebe ịchụàjà+ ndị ahụ na arịa+ ndị dị n’ebe nsọ ahụ, bụ́ ndị ha ga-eji na-eje ozi, tinyere ákwà ngebichi ahụ,+ nakwa ozi niile metụtara ya.