Ọnụ Ọgụgụ 3:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ọrụ ha bụ ilekọta Igbe ahụ,+ tebụl,+ ihe e ji adọsa ọkụ,*+ ebe ịchụàjà+ ndị ahụ, arịa+ ndị e ji eje ozi n’ebe nsọ, ákwà ngebichi,*+ nakwa ọrụ niile gbasara ihe ndị a.+
31 Ọrụ ha bụ ilekọta Igbe ahụ,+ tebụl,+ ihe e ji adọsa ọkụ,*+ ebe ịchụàjà+ ndị ahụ, arịa+ ndị e ji eje ozi n’ebe nsọ, ákwà ngebichi,*+ nakwa ọrụ niile gbasara ihe ndị a.+