Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 27:1, 2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 27 “Ị ga-eji osisi akeshịa rụọ ebe ịchụàjà.+ Ọ ga-adị kubit* ise n’ogologo na kubit ise n’obosara. Ebe ịchụàjà ahụ ga-enwe akụkụ anọ há nhata, ọ ga-adịkwa kubit atọ n’ịdị elu.+ 2 Ị ga-arụnye mpi+ n’akụkụ ya anọ. Ị ga-arụkọta mpi ndị ahụ na ebe ịchụàjà ahụ ka ha bụrụ otu, ị ga-ejikwa ọla kọpa machie ebe ịchụàjà ahụ.+

  • Ọpụpụ 30:1-3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 30 “Ị ga-arụ ebe ịchụàjà nke a ga na-amụ insens* na ya.+ Ị ga-eji osisi akeshịa rụọ ya.+ 2 Ọ ga-enwe akụkụ anọ há nhata, dịrị otu kubit* n’ogologo, otu kubit n’obosara, na kubit abụọ n’ịdị elu. Ị ga-arụkọta ahụ́ ya na mpi ndị ga-adị na ya ka ha bụrụ otu.+ 3 Ị ga-eji ọlaedo a na-agwaghị agwa machie ya: ma elu ya ma akụkụ ya niile gbaa gburugburu ma mpi ndị ga-adị na ya. Ị ga-eji ọlaedo kpụọ ihe ịchọ mma gburugburu ọnụ ya.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya