-
Ọnụ Ọgụgụ 3:36, 37Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
36 Ọrụ ụmụ Meraraị bụ ilekọta frem+ ụlọikwuu, okporo osisi ya,+ ogidi ya,+ ntọala ya ndị nwere oghere, arịa ya niile,+ na ọrụ niile gbasara ihe ndị a,+ 37 nakwa ogidi niile gbara ogige ya gburugburu na ntọala ha ndị nwere oghere,+ mkpọ́ ndị e ji ejide ákwà ogige ụlọikwuu, na ụdọ ndị e ji ejide ákwà ogige ya.
-