Ọnụ Ọgụgụ 1:4, 5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Kpọrọnụ otu nwoke n’ebo nke ọ bụla. Onye ọ bụla n’ime ha ga-abụ onyeisi n’ọnụmara o si.+ 5 Ihe a bụ aha ụmụ nwoke ndị ga-enyere unu aka: n’ebo Ruben, Elaịzọ+ nwa Shedeọ; Ọnụ Ọgụgụ 2:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “Ndị ga-ama ụlọikwuu n’ebe ndịda n’ìgwè ha n’ìgwè ha bụ ìgwè ebo atọ nke Ruben.+ Onyeisi ụmụ Ruben bụ Elaịzọ+ nwa Shedeọ.
4 “Kpọrọnụ otu nwoke n’ebo nke ọ bụla. Onye ọ bụla n’ime ha ga-abụ onyeisi n’ọnụmara o si.+ 5 Ihe a bụ aha ụmụ nwoke ndị ga-enyere unu aka: n’ebo Ruben, Elaịzọ+ nwa Shedeọ;
10 “Ndị ga-ama ụlọikwuu n’ebe ndịda n’ìgwè ha n’ìgwè ha bụ ìgwè ebo atọ nke Ruben.+ Onyeisi ụmụ Ruben bụ Elaịzọ+ nwa Shedeọ.