Ọpụpụ 16:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ná mgbede ahụ, nnụnụ kwel fedatara ju n’ebe ha mara ụlọikwuu.+ N’ụtụtụ ya, igirigi dara kpuchie ebe niile ha mara ụlọikwuu. Abụ Ọma 78:26, 27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 O mere ka ifufe si n’ebe ọwụwa anyanwụ fewe n’eluigwe,Jirikwa ike ya mee ka ifufe si n’ebe ndịda fewe.+ 27 O mere ka anụ ju ebe niile ka ájá. Nnụnụ juru ebe niile ka ájá dị n’akụkụ oké osimiri.
13 Ná mgbede ahụ, nnụnụ kwel fedatara ju n’ebe ha mara ụlọikwuu.+ N’ụtụtụ ya, igirigi dara kpuchie ebe niile ha mara ụlọikwuu.
26 O mere ka ifufe si n’ebe ọwụwa anyanwụ fewe n’eluigwe,Jirikwa ike ya mee ka ifufe si n’ebe ndịda fewe.+ 27 O mere ka anụ ju ebe niile ka ájá. Nnụnụ juru ebe niile ka ájá dị n’akụkụ oké osimiri.