Ọpụpụ 28:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 “Ị ga-esi ná ndị Izrel kpọta Erọn nwanne gị, ya na ụmụ ya ndị nwoke, ka ha bụrụ ndị nchụàjà m,+ ya bụ, Erọn,+ ya na Nedab na Abaịhu,+ Elieza na Ịtama,+ bụ́ ụmụ Erọn.+ Ọnụ Ọgụgụ 17:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Mkpara onye m ga-ahọrọ+ ga-awa okooko. M ga-emekwa ka ndị Izrel kwụsị ịkatọ m,*+ ka ha kwụsịkwa ịkatọ unu.”+ Abụ Ọma 105:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 O zigara Mosis ohu ya+Nakwa Erọn+ bụ́ onye ọ họọrọ.
28 “Ị ga-esi ná ndị Izrel kpọta Erọn nwanne gị, ya na ụmụ ya ndị nwoke, ka ha bụrụ ndị nchụàjà m,+ ya bụ, Erọn,+ ya na Nedab na Abaịhu,+ Elieza na Ịtama,+ bụ́ ụmụ Erọn.+
5 Mkpara onye m ga-ahọrọ+ ga-awa okooko. M ga-emekwa ka ndị Izrel kwụsị ịkatọ m,*+ ka ha kwụsịkwa ịkatọ unu.”+