5 O wee gwa Kora na ndị niile na-akwado ya, sị: “N’ụtụtụ, Jehova ga-eme ka a mara onye bụ́ onye nke ya+ na onye dị nsọ na onye ga na-abịa ya nso.+ Ọ bụ onye ọ bụla ọ họọrọ+ ga na-abịa ya nso.
10 Jehova gwaziri Mosis, sị: “Tinyeghachi mkpara Erọn+ n’ihu igbe ọgbụgba ndụ* ka ọ bụụrụ ndị a na-enupụ isi+ ihe àmà,+ ka ha kwụsị ịkatọ m,* ka ha ghara ịnwụ.”