Ọnụ Ọgụgụ 22:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 N’ụtụtụ, Belak kpọọrọ Belam wee kpọgote ya na Bemọt-bel. O si ebe ahụ na-ahụ ndị Izrel niile.+ Ọnụ Ọgụgụ 23:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Belam wee gwa Belak, sị: “Rụọ ebe ịchụàjà asaa n’ebe a,+ kwadebekwara m oké ehi asaa na ebule asaa.” Ọnụ Ọgụgụ 23:28, 29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Belak wee kpọrọ Belam gaa n’elu Piọ, nke chere Jeshaịmọn* ihu.+ 29 Belam sịziri Belak: “Rụọ ebe ịchụàjà asaa n’ebe a, kwadebekwara m oké ehi asaa na ebule asaa.”+
23 Belam wee gwa Belak, sị: “Rụọ ebe ịchụàjà asaa n’ebe a,+ kwadebekwara m oké ehi asaa na ebule asaa.”
28 Belak wee kpọrọ Belam gaa n’elu Piọ, nke chere Jeshaịmọn* ihu.+ 29 Belam sịziri Belak: “Rụọ ebe ịchụàjà asaa n’ebe a, kwadebekwara m oké ehi asaa na ebule asaa.”+