Ọnụ Ọgụgụ 22:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 N’ụtụtụ, Belak kpọọrọ Belam wee kpọgote ya na Bemọt-bel. O si ebe ahụ na-ahụ ndị Izrel niile.+ Ọnụ Ọgụgụ 23:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Belam wee gwa Belak, sị: “Rụọ ebe ịchụàjà asaa n’ebe a,+ kwadebekwara m oké ehi asaa na ebule asaa.” Ọnụ Ọgụgụ 23:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 O wee kpọrọ ya gaa n’ala Zofim, n’elu Pisga,+ ma rụọ ebe ịchụàjà asaa, chụọkwa otu oké ehi na otu ebule n’àjà n’ebe ịchụàjà nke ọ bụla.+
23 Belam wee gwa Belak, sị: “Rụọ ebe ịchụàjà asaa n’ebe a,+ kwadebekwara m oké ehi asaa na ebule asaa.”
14 O wee kpọrọ ya gaa n’ala Zofim, n’elu Pisga,+ ma rụọ ebe ịchụàjà asaa, chụọkwa otu oké ehi na otu ebule n’àjà n’ebe ịchụàjà nke ọ bụla.+