Jenesis 29:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 O wee dị ime ọzọ mụọ nwa nwoke ma sị: “Ugbu a, m ga-eto Jehova.” N’ihi ya, ọ gụrụ ya Juda.*+ Mgbe ọ mụchara ya, ọ kwụsịrị ịmụ nwa. Jenesis 46:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ụmụ Juda+ ndị nwoke bụ Ea, Onan, Shila,+ Pirez,+ na Zira.+ Ma Ea na Onan nwụrụ na Kenan.+ Ụmụ nwoke Pirez mụrụ bụ Hezrọn na Hemọl.+
35 O wee dị ime ọzọ mụọ nwa nwoke ma sị: “Ugbu a, m ga-eto Jehova.” N’ihi ya, ọ gụrụ ya Juda.*+ Mgbe ọ mụchara ya, ọ kwụsịrị ịmụ nwa.
12 Ụmụ Juda+ ndị nwoke bụ Ea, Onan, Shila,+ Pirez,+ na Zira.+ Ma Ea na Onan nwụrụ na Kenan.+ Ụmụ nwoke Pirez mụrụ bụ Hezrọn na Hemọl.+