Jenesis 46:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ụmụ ndị ikom Juda+ bụ Ea+ na Onan+ na Shila+ na Pirez+ na Zira.+ Otú ọ dị, Ea na Onan nwụrụ n’ala Kenan.+ Ụmụ ndị ikom Pirez wee bụrụ Hezrọn+ na Hemọl.+
12 Ụmụ ndị ikom Juda+ bụ Ea+ na Onan+ na Shila+ na Pirez+ na Zira.+ Otú ọ dị, Ea na Onan nwụrụ n’ala Kenan.+ Ụmụ ndị ikom Pirez wee bụrụ Hezrọn+ na Hemọl.+