Joshụa 24:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Otú a ka m si nye unu ala unu na-agbaghị mbọ nweta, nyekwa unu obodo ndị unu na-arụghị,+ unu ebiri n’ime ha. Ọ bụkwa ihe si n’ubi vaịn na ubi oliv unu na-akụghị ka unu na-eri.’+ Abụ Ọma 105:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 O nyere ha ala ndị mba ọzọ.+ Ha weghaara ihe ndị ọzọ gbara mbọ rụpụta,+
13 Otú a ka m si nye unu ala unu na-agbaghị mbọ nweta, nyekwa unu obodo ndị unu na-arụghị,+ unu ebiri n’ime ha. Ọ bụkwa ihe si n’ubi vaịn na ubi oliv unu na-akụghị ka unu na-eri.’+