23 Joshụa wee weghara ala ahụ niile otú Jehova kwere Mosis ná nkwa.+ Joshụa nyekwara ya ndị Izrel ka ọ bụrụ ihe ha ketara. O kenyere ebo ọ bụla nke ruuru ya.+ A lụghịkwa agha n’obodo ahụ ọzọ.+
22 “I nyere ha alaeze dị iche iche na ndị dị iche iche, keere ha ala ndị ahụ ná mpaghara ná mpaghara.+ Ha wee weghara ala Saịhọn,+ ya bụ, ala eze Heshbọn,+ nakwa ala Ọg+ nke eze Beshan.