Joshụa 11:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ndị Izrel bukọọrọ ihe niile ha kwatara n’obodo ndị ahụ, kpụrụkwa anụ ụlọ ha.+ Ma, ha ji mma agha na-egbu ndị mmadụ ruo mgbe ha gbuchara ha niile.+ O nweghị onye ọ bụla na-eku ume ha hapụrụ ndụ.+
14 Ndị Izrel bukọọrọ ihe niile ha kwatara n’obodo ndị ahụ, kpụrụkwa anụ ụlọ ha.+ Ma, ha ji mma agha na-egbu ndị mmadụ ruo mgbe ha gbuchara ha niile.+ O nweghị onye ọ bụla na-eku ume ha hapụrụ ndụ.+