-
Diuterọnọmi 14:28, 29Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
28 “Ná ngwụcha afọ atọ ọ bụla, unu ga-ewepụta otu ụzọ n’ụzọ iri niile nke ihe mkpụrụ unu ghara n’afọ ahụ mepụtara ma dosa ha n’obodo unu.+ 29 Onye Livaị, bụ́ onye na-esoghị unu keta ihe ọ bụla, na onye mbịarambịa, nwa na-enweghị nna,* nakwa nwaanyị di ya nwụrụ, bụ́ ndị bi n’obodo unu, ga-abịa rijuo afọ,+ ka Jehova bụ́ Chineke unu wee gọzie unu n’ihe niile unu na-eme.+
-