Abụ Ọma 44:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ bụghị mma agha ha ka ha ji nweta ala ahụ,+Ọ bụghịkwa ike ha mere ka ha merie.+ Kama ọ bụ aka gị siri ike na ike* gị+ nakwa amara* gị,N’ihi na ị hụrụ ha n’anya.+
3 Ọ bụghị mma agha ha ka ha ji nweta ala ahụ,+Ọ bụghịkwa ike ha mere ka ha merie.+ Kama ọ bụ aka gị siri ike na ike* gị+ nakwa amara* gị,N’ihi na ị hụrụ ha n’anya.+