Jenesis 32:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ozugbo Jekọb hụrụ ha, ọ sịrị: “Ndị a bụ ndị agha Chineke.” N’ihi ya, ọ kpọrọ ebe ahụ Mahaneyim.* Joshụa 21:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Otú a ka ndị Izrel si fee nza, nye ndị Livaị obodo ndị a na ala ebe anụmanụ ha ga na-ata ahịhịa, otú Jehova gwara Mosis ka ha mee.+ Joshụa 21:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Ha sikwa n’ebo Gad+ nye ha obodo onye gburu mmadụ ga-agbaba. E nyere ha Remọt, nke dị na Gilied,+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, Mahaneyim+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa,
8 Otú a ka ndị Izrel si fee nza, nye ndị Livaị obodo ndị a na ala ebe anụmanụ ha ga na-ata ahịhịa, otú Jehova gwara Mosis ka ha mee.+
38 Ha sikwa n’ebo Gad+ nye ha obodo onye gburu mmadụ ga-agbaba. E nyere ha Remọt, nke dị na Gilied,+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, Mahaneyim+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa,